Phyno – Mistakes lyrics

Kezikwenu, Kee ife mmere gi now, kee ife mmere gi now
Heh,ah
Enwee otu obula insi wee mejo gi gbaghara m
Ikpere m di na ala, so ihe m na ayo bu ka inabata m
Nne kupuru ndi asili okwa ima na nwoke bu nwoke
Ha na afu nani ofu anya ya mere ha ji raputa m
Odiro m easy maka o diri m easy munwa amam bee gi
Odiro m easy mana odiri gi easy munwa amam nkwe gi
Oso gi di busy ma di busy munwa ga eche gi’
Mma atufu my ego and dignity pasa na eche gi
Nne ilofugo
Just a week ago
Ka ilelu m anya si m you will never let me go
I know I messed up
Ekwesiri m ijide onwe m mana after kam nuru mmanya enwetzighi m onwe m
Ha, Asa obula gafetere nsi Hi nne kee weey?
And enweghim any coinse no na rail way
Mana enwegodi ihe mmere i plan to keep it on the low
Kitanuwa olum akugo obi m ajugo oyi ka snow
Imagine osi m na oge Ina ako ona ato gi ka maggi Nok
Nhapu ya na ulo kporo asa baa joint na ?
?
Ama na ihe na ato uto ?
?
Okwa tata ka m ntiyere engagement ring ya na fridge
Nwanne ofu taa ka ochopulara wee bunyem the heat
Nwanne udi ihenuwa na ekom ka “?
Left with no option
Left with no ?
Isi na icholom na ?
Now nna erigretizi my action
Nyem ohere ozo kam nhandluo obi go with caution
Huh
Girl don’t worry about the thing
Gbaghalum m everything
Casue everybody makes mistakes
? my heart on the ?
I believe we are meant to be
Mana adiro m above mistakes
Echefukwala nkwa anyi kwelu onwe anyi ada
Everybody makes mistakes
Agbamna wey moh, akorna wey moh
Lotakwa na eveybody makes mistakes
Enwee otu obula insi wee mejo gi gbaghara m
Ikpere m di na ala, so ihe m na ayo bu ka inabata m
Nne kupuru ndi asili okwa ima na nwoke bu nwoke
Ha na afu nani ofu anya ya mere ha ji raputa m
See the way I love you, you don’t know about it
?
?
Nwa ifu udi onwunwa nna eze ifu na nna agbani
Chai,a trygom everything ka obi gi dajuo
Nkpo gi, kporom oyi ka ha soro wee yor gi
Now I’m all alone soso ihe nna anu everyday bu mmanya
Still ijuwaa nti hapum chakom welu uche gbanaa
Away match alaputa moh
Amarom udi onwunwa dabara mo
Amarakwa m ife nga eme ma iturapu moh
Obi agbawalam baby biko gbaghalum, gbahalum
Girl don’t worry about the thing
Gbaghalum m everything
Casue everybody makes mistakes
? my heart on the ?
I believe we are meant to be
Mana adiro m above mistakes
Echefukwala nkwa anyi kwelu onwe anyi ada
Everybody makes mistakes
Agbamna wey moh, akorna wey moh
Lotakwa na eveybody makes mistakes
Echefukwala nkwa anyi kwelu onwe anyi ada
Everybody makes mistakes

Leave a Comment

error: Content is protected !!